Ọgba mbọ: 'Ụmụnwoke anabughi ekwe ka m metụ ha aka n'isi - Ada Chukwujekwu

Aha onyonyo, Ọgba mbọ: Ụmụ nwoke anabughi ekwe ka m metụ ha aka n'isi

Ada Chukwujekwu kpọrọ onwe ya ọkaibe n'ịkpụ isi.

O kwuru ka o si bido kpụwa ndị mmadụ isi nakwa ihe kpalitere mmụọ ya ịkpu ịsị.

Dịka o si kwuo, ma gwa ụmụ nwaanyị ibe ya "uru dị na ọrụ"

Lee okwu ya n'uju ebe a: