Ọgbambọ: Etu m si malite ahịa nri na UK- Mobughichi Eberendu

Aha onyonyo, Ọgbambọ

Mobughichi Eberendu bụ onye Injinia, gwara BBC Igbo etu o siri hapụ ihe ọ mụrụ malite iri nri ndi Afrịka na mba ofesi.

Ọ bụ n'obodo Portsmouth, nke mba Briten ka maazị Mobughichi na-akpa ike a.

N'akụkọ a, ọ gwara BBC etu o siri malite nakwa ije ya kemgbe o bidoro.

Onye haziri akụkọ a bụ Jessica Nwankwo