Ọgba mbọ: 'E ji m asambodo mahadum mana a na ma-azụ ezi'
A na-asị na ọ bụrụ na ịchọtaghị ọrụ, ịchepụta ọrụ.
Nke a bụ ihe mere Chidi, nwaokorọbịa na-azụ ezi.
Ọ gwara anyị na ọ bụrụgodi na ọrụ bia ugbua ọ gaghị elenwuzi ya anya maka ezigbo ego ọ na-enweta n'ịzụ ezi.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu