Emmanuel Chisom: 'Na nrọ ka m mụtara iji 'carton' arụ igwe na-enye ọkụ'

Aha onyonyo, Etu m si jiri 'carton' rụọ 'generator'

Ikokwu Emmanuel Chisom bu nwata akwụkwọ dị afọ 12 na-ewuzi ọfụma na soshal midia ka ọ rụchara igwe ọkụ na ntuoyi ji "battery" arụ ọrụ.

Ọ bụ umụ he atufusiri atufu ka Emmanuel ji ruọ ihe ndi a ọ rụrụ.

O nwetere ohere ịgụ akwụkwọ n'efu n'ụlọ akwụkwọ atọ maka ihe a ọ na-emepụta.

N'ihe onyonyo a, Emmanuel kọwara na ọ bụ na nrọ ka a na-egosi akọ na uche etu o si arụpụta ihe ndị a.

Onye mere akukọ a:Nnamdi Agbanelo