Water Generator: Emeka Nelson rụpụtara igwe ọkụ ji mmiri arụ ọrụ
Emeka Nelson bụ onye nka rụpụtara igwe na-enye ọkụ latric nke na-eji mmiri agba.
Ọ sị na ya na enyi ya nwoke malitere ịrụpụta igwe latrik, mana anwụrụ igwe ọkụ latrik gburu enyi ya n'ụra.
Ọ gbara mbọ hụ na o metọpụrụ igwe a ebe ha kwụsịrị.
Emeka kwuru na o riri ya puku narị naịra abụọ n'irụcha.
Akụkọ ga-amasị gị: