Fulani herdsmen in Bende: "Ndị uweojii kpọchịrị`ndị be anyị mgbe ha gara ikpesa etu ndị ọchịehi si mebie ugbo anyị"

Aha onyonyo, Fulani herdsmen in Bende:"Ndị uweojii kpọchịrị anyị mgbe anyị gara ikpesa etu ndị ọchịehi si mebie n'ugbo anyị"

Onyeze ndị Ozuitem dị na Okpuruọchịchị Bende dị n'Abia steeti bụ John Akaliro kọọrọ BBC Igbo etu ndị uweojii siri jide ha na ndị obodo ha kpochie ha mgbe ha gara ikpesara ha etu ndị ọchị ehi siri ga mebie ihe n'Igbo ha.

Akaliro sị na ha kpọchịrị ọtụtụ ndị obodo ya ụbọchị ahụ meecha hapụ ya na ọnwe na mgbede ma jide mmadụ anọ abalị anọ.

Ndị uweojii n'ọnwe ha kwetakwara na ha kpọchiri ndị ahụ mana na o rughị abalị anọ.

Kirie ka ị hụ ihe o kwuru.