Hajia Sefia Ali nwaanyị awụsa na-ata asụsụ Igbo ka ọjị

Aha onyonyo, Hajia Sefia Ali nwaanyị awụsa na-ata asụsụ Igbo ka ọjị

Hajia Safiya Ali bụ nwaanyị Sokoto birila n'Enugwu ihe karịrị afọ 25 kọwara etu ihe ndị Igbo ji amasị ya nke ukwuu.

Ali gwara BBC Igbo na ahụ kpakọrọ ya ọnụ kamgbe ọ malitere ibi n'Enugwu karịa dị mpaghara ugwu bụ ebe o si bịa.

Ọ sị na ndị Igbo anaghị enye ya na ụmụ nsogbu chaachaa kama na ha na-enyere ya na ezinaụlọ ya aka.

Kirie ihe o kwuru n'uju;

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Nnamdi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: