EndSars: Eburu m ọtụtụ a gbara egbe na 'Lekki Toll Gate'gawa ụlọ ọgwụ -Ideh Chukwuma Innocent

Aha onyonyo, 'Ndịagha agaghị agọ na ha agbaghị mmadụ egbe na Lekki Toll Gate n'ihi na e bugara m ọtụtụ ụlọọgwụ'

Chukwuma Innocent Ideh, onye na-emepụta ihe nkiri Nollywood (filmmaker) so na ndị mere ngagharịiwe na Lekki Toll Gate n'abalị 20/10/2020.

Onye Igbanke dị n'okpuruochichị Orhionmwon dị n'Edo steeti, Ideh ji isi ghọọ mgbọ dịka o gbochiri ndị agboro wakporo ụlọakụ n'ọgbaghara sochiri ọgbụgba egbe ndịagha gbara ndị na-eme ngagharaịiwe na Lekii Toll Gate.

Onye mere akụkọ a bụ Uche Akolisa, ebe onye eserese bụ Vining Ogu