World Humanitarian Day: Ajọ akparamagwa m mere nna m jiri nwụọ

Aha onyonyo, Ajọ akparamagwa m mere nna m jiri nwụọ

Akụkọ kwuru na Chinekenna ga-azọpụta onye ọ chọro ịzọpụta. Otu a ka ọ si zọpụta Christian Chukwuka na ndagwurugwu ọnwụ.

Christian ji maka anyaukwu, ekworo, "eriwe ma afọ ejughị" dịka o siri kọwaa ya, were tinye aka n'ajọ ihe nke mechara tụba ya na mkpọrọ na mba Sweden.

Ebe ahụ ka Chi ya si kpọpụta ya, dunye ya ozi ịtọghepụ ndị nọ n'agbụ nke ime mmụọ na mkpọrọ.

Chukwuka agaala ihe karịrị ụlọmkpọrọ karịrị narị abụọ n'Afrịka.

Gee ya ntị n'olu.

Ndị mere ihe nkiri a: Chiemela Peters Mgbeahuru, Chris Sanctus Okereke, Vining Ogu

Akụkọ ga-amasị gị