School closures: Coronavirus emeela m ihe ọkụ ji nti oke eme - Onye nkuzi ụlọakwụkwọ nọrọ onwe ya
Otu onye nkuzi n'ụlọakwụkwọ bụ Amarachi Madumere akọwala etu mmechi ụlọakwụkwọ n'ihi coronavirus si metuta ya na ezinaụlọ ya.
Ọ sị na ọ dịzi ka onye na-enweghi ọrụ kamgbe e mechiri ụlọakwụkwụ n'ọnwa Maachị n'ihi coronavirus.
Madumere sị na kemgbe Maachị ahụ na o ribeghi ụgwọọnwa ya.
Kama nọ bụ obere azụmaahịa ka o ji na-enyere onwe ya na ezinaụlọ ya aka.
Kirie ihe o kwuru n'uju;
Akụkọ ndị ga-amasị gị: