Coronavirus: Anyị ebiela na Guangzhou n'ihe karịrị afọ iri atọ tupu a chupụwa anyị n'ụlọ anyị

Aha onyonyo, Ọtụtụ akụkọ gbasara n'igwe soshial medịa maka ahụmihe ndị Afrịka na Guangzhou dị na Chaịna.

Ọtụtụ akụkọ gbasara n'igwe soshal medịa maka ahụmihe ndị Afrịka na Guangzhou dị na Chaịna.

Ndị mba Yuganda na Naịjirịa kwupụtara maka ihe ha gabigara na Guangzhou.

coronavirus
coronavirus branding