Covid-19 n'otu nkeji: Mmechi obodo na-enye aka igbochi mfesa coronavirus

Aha onyonyo, Mmechi obodo ọ na-enye aka igbochi mfesa coronavirus?

Dịka onyeisiala Muhammadu Buhari gbatịrị ọnọdụ onye nọrọ n'ụlọ, ndị mmadụ amalitela ịtamu nnukwu ntamu.

Ọtụtụ na-ekwu na ọbụghị atụmatụ dị otu a ga-egbochi mfesa ọrịa coronavirus.

Mana ndị dị otu amachaghị ihe na-ekwu.

Nnyocha emeela ka o doo anya na ọ bụrụ na ebelata mmekọrịta ahụ mmadụ na ibe ya, mgbasa ọrịa na-efe efe dịka coronavirus ga-ebelatakwa.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru na Chukwunaeme Obiejesi

coronavirus
coronavirus branding