Covid-19 n'otu nkeji: Anyanwụ, ekpomọkụ anaghị agwọ coronavirus
Akụkọ na-efegharị na oke ekpomọkụ nwere ike igbu nje coronavirus dị mmadụ n'ahụ.
Mana onweghi otu mkpụrụ eziokwu dị na nke a.
Ihe nkiri a kọwara ya nke ọma.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Chukwunaeme Obiejesi

