Christmas Day: Kedụ ka ahịa Ekeresimesi si ada n'ogbe gị?
BBC Igbo bara ime ahịa ime nchọpụta etu akwa na ihe ndị ọzọ si adala ọnụ n'oge ekeresimesi a.
N'ahịa Ogbete dị n'Enugwu, ọtụtụ ndị mmadụ pụtara n'igwe ịzụkọrọ akwa ndị ha ga-eji gbaa ekeresimesi.
Ndị na-ere akwa ndị a sị n'agbanyeghi na ngwaahịa dalara ọnụ, na o gbochighi ha erela ahịa nkeọma.
Otu onye ọzọ sị na ahịa nke afọ dị mma nye ya karịa nke afọ gara aga.
Kirie ihe anyị chọpụtara n'uju ebe a;
Akụkọ ndị ga-amasị gị: