N'agbanyeghi na ọtụtụ ndị mmadụ na-eti mkpụ ihe isi ike, Ekeresimesi afọ a na-akpọtụ ebe niile.
Nkọwa foto, A ghaa ọka o koro n'elu dịka ndị gara ịdoro ego juputara n'Igweego 'ATM'
Nkọwa foto, Ndị na-azụ ihe Ekeresimesi
Nkọwa foto, Ego adịghị, ego adịghị, lekwa ndị mmadụ ka ha na-azụ ọkụkọ n'ike n'ike
Nkọwa foto, N'agbanyeghi na ego ụgbọala site Legọs gaa ala Igbo na-ada site N9000 ruo N12000 ma dịrị gawa, taa bụ ụbọchị ụka, ọtụtụ ndị njem chere ihu n'ọwụwa anyanwụ
Nkọwa foto, Ọdọụgbọala na-aga ala Igbo anaghỊ ekwo etu o si ekwobu
Nkọwa foto, Ndị mmadụ ejughị n'ọdọụgbọala a etu o si adịbu
Nkọwa foto, Ọ bụ oke ego ndị ụgbọala na-ana ugbua mere ka ọdọụgbọala dị ka ọ gbara chakoo?