Sex for Grades: Ihe ndị mmadụ na-ekwu banyere ya

Aha onyonyo, SexforGrade: Ihe ndị mmadụ na-ekwu banyere ya

Ọtụtụ ndị gụnyere ndị ntoroọbịa na ndị okenye akọwala ebumnobi ha banyere akụkọ ndị nkuzi idina ụmụakwụkwọ ha iji nye ha akara.

N'ajụjọọnụ BBC Igbo gbara ụfọdụ ndị mmadụ, ha gbarụrụ ihu kwuo na ụdị agwa jọgburu onwe ya.

Otu nwata akwụkwọ sị n'agbanyeghi na nna ya bụ onye nkuzi na ndị nkuzi ibe ya na-akpị ya anya ka ọfọdụzie ndị nne ha ma ọ bụ nna ha na-abụghị ndị nkuzi.

Onye nke ọzọ sị n'agbanyeghi na ụmụakwụkwọ na-achụ ndị nkuzi mgbe ụfọdụ, kama na ọ dị onye nkuzi ahụ n'aka ịgbọja ụmụakwụkwọ dị etu a.

Ihe niile ha kwuru nọ n'ime ihe onyonyo a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: