Ọbụghị eziokwu na anyị amachịela ịtụbata mmiri ara - CBN

Ebe foto si, Getty Images
Ụlọ akụ ọha nke Naịjirịa bụ Central Bank (CBN) awụọla mmiri oyi na akụkọ na-efegharị n'ikuku maka mmachi ibubata mmiri ara ehi.
Central Bank, na-akwụkwọ mgbasa ozi he weputara n'akara Twitter ha sị na onweghị mgbe ha jiri chọọ ịmachị mmiri ara ehi si ofesi.
Ha si na ha chọgọdị ime ụdịrị ihe, ha enweghi ikike ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ụlọ akụ a sị na ihe ha chọrọ ime bụ ibelata ego ofesi ha na-enye ndị na atụ mgbere mmiri ara ehi si ofesi.
Ha sị na nke a bụ iji nye mmepụta mmiri ara na Naịjirịa aka.
Central Bank sị na kemgbe afọ iri isii ndị Naịjirịa nwere nchekwube na mmiri ara ehi si ofesi - bụ ọnọdụ ọ sị agaghị enyere mba ahụ aka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Ha kwukwara ha ga-enye ndị chọrọ imalite ịmepụta mmiri ara ehi na Naịjirịa aka ịhụ na atụmatụ ha pụtara ihe.
Ndị mmadụ tiri ezigbote mkpu maka akụkọ pụtara na.

Oby Ezekwesili, bụ onye bụbụ Minista na-ahụ maka nkuzi, nakwa nke ọra dị n'ala sokwa tinye ọnụ.
Ezekwesili sị na atụmatụ CBN ga-eme ka mmiri ara kọọ ma bulie ego ya elu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Onye ọzọ ji akara @FinPlanKaluAja juru ma mmachi ọ ga-eme ka ụlọ ọrụ na-arụpụ mmiri ara ehi dị na Naịjirịa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Tunnji Andrews dere na atụmatụ a CBN wepụtara ga-ewepụ ụzọ ụmụaka si ewete ihe metụtara erimodo.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5









