You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Imo state: Rochas awaala n’oche ọchịchị
Rochas awaala n'oche ọchịchị Imo steeti
Rochas Okorocha awụtuola n'oche ọchịchị dịka ọnye isi ọchịchị Imo Steeti.
Ndị mmadụ putara n'igwe wee fere ya aka ijeoma.
Okorocha chịrị Imo afọ asatọ.
Abia na-akwadosi ike
Mmeme na ihe ndị ọzọ soro na emume nnyefe aka ochịchị n'Abia steeti e bidola.
ọnye ozi anyị na eme ka anyi mara na ndị mmadu putara ikwado ndị ọchịchị Abia steeti na nnyefe aka ọchịchị.
Ndị eze ọdinala na ndị ọzọ Abia steeti ji biri pụtakwara i dọnyere ndị ọchịchị govmenti Abia steeti ukwu na emume a.
T.A Orji biara mmemme a
Osote Gọvanọ Abia steeti Ude Okochukwu tụrụ 'down'
Soro anyi ebea ka inweta akụkọ ndị ọzọ gbasara emume a di ka ọ si eme.
Na Legọs
Akinwunmi Ambode enyefeela Babajide Sanwoolu aka ọchịchị.
Onye gosipụtara foto emume a bụ Gọvanọ Akinwunmi Ambode n'igwe Facebook ya: