Kidnapping in Nigeria: 'Etu m si gbanarị ndị ntọrị'
Doiye Okubath bụ onye bara ụgbọala na-amaghị na ọ bụ nke ndị ntọrị, mana ọkwọ ụgbọala buru ha na tinye isi n'ụzọ ọzọ.
O kwuru na mgbe ha ruru ebe ndị ntọrị a bu ha gaa, na e gburu mmadụ atọ n'ime ndị atọrọ ya na ha.
Mana Chineke zọrọ ndụ ya nakwa nke otu nwaanyị ọzọ.
Gee ihe ọ kọọrọ BBC Igbo.


