Afro fashion : E bidoro m kwaba akwa mgbe m dị afọ 14 - Emeka Nwokocha

Aha onyonyo, Fashion Designer: E bidoro m kwawa akwa mgbe m dị afọ 14 - Emeka Nwokocha

Emeka Nwokocha bụ onye na-akwa ọtụtụ akwa ndị ama ama ekwuola ka ya si bido kwawa akwa kamgbe ọ dị afọ iri na anọ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: