Kay Obum: Onye nwere apa gbalịa nabata ya
Kay Obum bụ onye nwere apa si n'oge ọkụ gbara ya ka ọ bụ nwata dị afọ itoolu, kwuru na ịnabata apa gị ka mma.
O gwara BBC Igbo etu o si chee echiche ịkpụchapụ anụ ahụ ya ka ọ na-amụke nke Bekee kpọrọ "plastic surgery", mana dọkịnta ya gwara ya chefuo maka ya.
O kwuru na makana ọ nabatara apa ya, ọ na-enyere ndị ọzọ aka ịnabata ya.
Akụkọ ga-amasị gị:

