Crocodile love: Lee nwoke ya na agụiyi iri anọ bi n’ụlọ
Ngendera Albert bụ onye mba Burundi chọrọ ịzọpụta agụiyi dị n'obodo ya n'aka ndị na-egbu ha, mere o ji mee ụlọ ya "ebe mgbaba" ha.
Na mbụ, ọ zụtara agụiyi iri na abụọ mana ugbua ha eruola iri anọ na ise.
Nzube ya bụ inwe ogige mepere emepe ọfụma, ebe agụiyi ndị a ga-anọ na-amụbanye.