Igbo Music: Ịkpọ ụbọaka bụ otu n'ime njirimara egwu ndị Igbo
N'agbanyeghị na ụbọaka bụ ngwa egwu mgbe gboo, otu nwa okoroọbia bụ Gerald Eze na-akpọ ya nke ọma.
O kwuru na ọ dịmma ka ụmu Igbo na-amụta ihe ọ bụla gbasara njirimara ha.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: