#WalkofWomen: Etu Oby Ezekwesili si chụ nta vootu n'Anambara

Oby

Ebe foto si, @Oby2019

Nkọwa foto, Ezekwesili kwuru na oi dị ya ụtọ ka o si enwekorịta mkparịtaụka n'ebe ụmụ Naịjirịa nọ
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Oby Ezekwesili gwara ndị Anambra steeti na obi dị ya ụtọ etu ha si nabata ya n'etiti ha.

O jikwa ohere ahụ were kwuputere ha ka ọ ga-esi mee ka ndụ dịrị ha mma ma ọ banye oche ọnyeisiala n'afọ 2019.

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

Ezekwesili bidoro atụmaatụ akpọrọ "#walkofwomen" iji wee mee ka ụmụ Naịjirịa ghọta mkpa ọ dị ịgbapụta Naịjirịa n'aka ndị nọ ọchịchị ugbua na ntuliaka 2019.

@Oby2019

Ebe foto si, @Oby2019

O buru ya bụ atụmaatụ gawa Onicha ma bie ije na All Saints Primary School Onichaa.

@Oby2019

Ebe foto si, @Oby2019

Nkọwa foto, Oby gwara ụmụ Naịjirịa ha tunyerela Atiku na Buhari na ntuliaka na-abịanụ

Oby kwuru na njem a dị ya ezigbo mkpa makana o na-enye ya ohere ịmata ụmụ Naịjirịa ọfụma.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: