Nigeria Elections 2019: Buhari nwereike ida ntuliaka 2019
Onye dibia a ma ama n'ala Igbo bụ Ramas, ebuola amụma na onyeisiala Muhammadu Buhari ga-ada ntuliaka na-abịanụ n'afọ 2019.
O kwukwara na Buhari kwesiri ịga zuo ike ma nye ndị ntorobia ohere ka ha chia obodo Naịjirịa.
Akụkọ ndị ga-amasi gị:

