Okorocha: Isiokwu abụghị ịbụ ọgọ gọvanọ, ọ bụ ihe m ga-emere ndị Imo - Uche Nwosu
Uche Nwosu na BBC Igbo nwere mparịtaụka maka ndọrọndọrọ ọchịchị Imo steeti na okwu ndị mmadụ na-ekwu maka ọgọ ya nwoke bụ Gọvanọ Rochas Okorocha.
Ajụjụ ya bụ ma onwere ebe e dere n'iwu obodo na onye lụrụ nwa gọvanọ agaghị eso mee ndọrọndọrọ?
Geenụ ya ntị n'elu.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chimamaka Ihenacho

