"Anyị ga-edulata nna mụrụ Nnamdi Kanu" - Ikpeazu
Gọvanọ Imo steeti ekwela nkwa na ya na ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ ga-akpọlata Nna Nnamdi Kanu na ndụ.
O kwurukwara na ọ gaghị amasị ya na Eze kanu bụ Eze Afaraukwu Ibeku dị n'Abia steeti ga anọ na mba ọzọ gbaa keresimesi nke afọ a.
Gere ihe okwuru n'uju n'ihe nkiri a.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: