IPOB: Ụmụ ntorobia a agaghị atụ vootu na 2019- Ugochukwu Uko

Aha onyonyo, IPOB: Ụmụ ntorobia a agaghị atụ vootu na 2019- Ugochukwu Uko

Ugochukwu-Uko kwuru na ọ bụ iwe etu ndi ọchịchị n'ala Igbo si akpa agwa na-ewe ha.

O kwuru na ndị gọvanọ ọwụwa anyanwu bụ sọ onwe ha na ezinaụlọ ha ka ha ma.

O kwuru na mkpabụ ndị ọchịchị Naịjiria na-akpagbu ndị Igbo sokwa ewe ndị IPOB iwe.

Gere ihe okwuru n'uju n'ihe nkiri dị n'akụkọ a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: