Oby Ezekwesili: 'M ga-agba mgba dị na ndọrọndọrọ 2019'

Aha onyonyo, Oby Ezekwesili: 'M ga-agba mgba dị na ndọrọndọrọ 2019'

Dịka o si che Buhari na Atiku aka mgba, Oby Ezekwesili ekwuola ka o ha ya n'ọnụ gbasara ntuliaka 2019.

Ọ gwara BBC Igbo ụfọdụ ihe mgbe a gbara ya ajụjụ ọnụ gbasara ụzọ ọ ga-esi chịa Naịjirịa ma ọ nweike merie.

Gee n'uju etu o siri saa ya bụ ajụjụ.