Peter Obi: Ndigbo so na ndị wulitere Naijiria
Peter Obi bụ aka chịburu Anambara steeti ma bụrụ onye so Abubakar Atiku azọ ọkwa onyeisiala na 2019 dịka osote sịrị na Ndịgbo jikọ ọnụ na ha ga-achịlị Naịjiria.
Na mkparịtaụka a ya na BBC Igbo nwere, Obi kwuru na Ndị soro chịa Naịjirịa na Naịjirịa ga-adị mma.

