Alli: Nwa afọ Naịjirịa ebuliela otu Tottenham na mmeri

Delle Alli onye ọgbabọọlụ

Ebe foto si, Getty Images

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị mmadụ ji aha Dele Alli, onye ọgba bọọlụ otu egwuregwu Premier Lig agụ egwu n'igwe okwu soshal midia ugbua.

Nke a bụ maka etu goolu ikpeazụ Alli nyere nke kpatara na otu Tottenham meriri Newcastle United mgbe ha sọkọtara mpi taa n'ọgbọ egwuregwu St. James Park.

O turu ugo a kpọro "Man of the Match" na ngwụcha asọmpị ahụ ebe Tottenham jiri ọkpụ goolu abụọ asatara otu merie Necastle.

Lee etu ndị mmadu si nabata ya bụ mmeri na soshal midia.

Stighefootball sị na o mere ọfụma

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Rick Spur kwuru na anaghị akwanyere ya udi ugwu o kwesiri dịka onye ọgba bọọlụ kachasị

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ụlọrụ @Paddypower kwuru na ọ bụ ya duru otu egwuregwu ya rue mmeri

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3