Biafra: Okey Ndibe kọrọ ihe ọ hụrụ dịka nwata nọ mgbe a lụrụ agha Biafra
Okey Ndibe sị na, "Agha abụghị ihe onye ọbụla hụrụ ihe mere n'afọ 1967 ruo 1970 ga-asị ka o mee ọzọ."
O kwukwara ihe mere ogbaghara jiri ka dị n'ala Naịjirịa ruo taa.
O nyere ndị ntorobịa ọdụmọdụ gbasara otu ha siri chọọ ka ha nwe nwereonwe nke ha - nsogbu ga-adị na ya na ihe ha kwesiri ime.
Ndị mere akụkọ a: Chioma Nkemdilim Daramola na Grace Ekpu.