Ụlọikpe atọhapụla Dino

Ọkaikpe Narisu Ajanah nke ụlọikpe ukwu nke Kogi steeti enyerela Omeiwu Dino Melaye ohere ịpụ na mkpọrọ.

Ọkaikpe Narisu kwuru na Melaye ga-akwụ nde 10 tupu ọ nawa maka "ahụ adịghị ya".

Cheta na Melaye nọ n'aka ndị uweojii maka ebubo eboro ya banyere ndị ntọọ a nwụchịkọrọ na Kogi steeti, bụ ebe ya n'aka na-achị steeti ahụ adịghị ya.

Akụkọ ka na-abịa.

Akụkọ ga-amasị gị: