Mgbanwe ego Google mere: Dọla ọdaala n'akụkụ Naịra?

Ebe foto si, Getty Images
Ụbọchị Maachị 27 nke 2018 bụ nke ọtụtụ ndị na-agaghị echefu ọsịsọ maka ndeghie ndị Google dere gbasara mgbanwe ego n'etiti Dọla na Naịra.
Ka ndị mmadụ gara n'igwe okwu ịntanetị ụbọchị ahụ, ha hụrụ ka Naịra si kwụrụ chịm n'akụkụ Dọla nke gosiri na ijiri naịra 182.16, ị ga-azụtanwu otu dọla, kama naịra 360 ọ nọrọla kamgbe ọnwa ole na ole.
Nke a pụtara na dọla ji ihe ruru pasentị 100 daa.
Ka ndị Naịjirịa bidoro na-ekesa akụkọ a, ụfọdụ kwenyere na ọ bụ eziokwu, ebe ndị ọzọ kwuru na odoghị ha anya.
Mana ọ pụtara na ndị Google deghiere ihe ha chọburu ide.
Akụkọ ga-amasị gị:
Ihe ndị mmadụ na-ekwu gbasara ya
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ụfọdụ na-achọ ndị ga-akọwara ha ihe na-eme
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Ndị ọzọ kwuru na ọ bụ asị, na onweghị ike ime
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3

End of X post, 4
N'ikpeazụ, ndị Google degharịrị ihe mgbanwe ego kwesịrị ịbụ, mana ha ekwuputabeghị ihe metere ọdịrị mmehie jiri mee.