BBC: Anyi ga-akwalite mgbasa ozi ihe ọma na-eme n'Afrịka

E mepere ụlọọrụ BBC nke mpaghara ọdịdaanyanwụ Afrịka na Lagos, Naịjirịa ụnyaahụ.
Nke a na-esote mbido mgbasaozi nke asụsụ atọ dị na Naịjirịa bụ Pidgin, Igbo na Yoruba na mpaghara ahụ.
N' okwu ya, onyeisi BBC World Service Group bụ Jamie Angus kwuru na mmepe ahụ ga-enye BBC World Service Group ohere ịgbasa akụkọ ihe oma na-eme n'Afrịka ebe akụkọ na-apụtakarị n'ụlọọrụ akụkọ mba ụwa bụ akụkọ banyere ọrịa, agha na ihe ọjọọ ndị ọzọ dị iche iche.
"Nke a so n'ụzọ BBC sị akwalite ọganihu ọrụ ntaakụkọ na Nigeria ma nye aka ịgbasa ozi ihe ọma banyere Afrịka."
Mmepe nke ọtụtụ ndị ọnụ na-eru n'okwu na Naijiria bịara weliri ọnụọgụgụ mgbasaozi n'asụsụ nke BBC na mpaghara na Naijiria ruo anọ; Igbo Yoruba, Hausa na Pidgin.

Content is not available
View content on FacebookBBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga.sEnd of Facebook post
Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu n'igwe okwu, Twitter, maka ya:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2