Kathleen Thomas: Nwaanyi nke mbu gwufere osimiri Bristol
Taa bụ ụbọchị a na-echeta ụmụnwanyị n'uwa niile, ihe onyonyo a gosiri ihe tụrụ n'anya ọfụma maka otu nwanyi akpọrọ Katleen Thomas gwufere osimiri Bristol.
Nwa ya nwaanyi na nwa-nwa ya laghachị azụ i hụ ụzọ oso gwu mmiri a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:







