Mkparịtaụka anyị nwere maka Osu n'omenaala ndị Igbo

Osu a ga-akwụsị n'ala Igbo?
Nkọwa foto, Osu a ga-akwụsị n'ala Igbo?
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

N'ụbọchị Maachị 8, Chris Kehinde Nwandu na Yvonne Chichi Anoruo bịara n'ụlọọrụ anyị ebe ha nwere mkparitaụka na Facebook Live gbasara Osu n'ala Igbo.

Ndị so anyị na peeji ahụ nwekwara ohere ịju ha ajụjụ ọbụla ha chọrọ.

Kirie ya n'uju ebe a.

Akụkọ ga-amasị gị