Ụgwọ ala Lagos: Ndị mmadụ egosila iwe ha

Gọvanọ na-achị Lagos state

Ebe foto si, @AkinwunmiAmbode

Nkọwa foto, Ambode na-akọwa uru ụgwọ ala ga a ba
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Gọọmentị Lagos kwudosiri ike na-ekwu na mbulite ụgwọ ala ga-enyere ha aka ị weta ngalaba dị ịcheịche na steeti.

Ha hịchapụrụ iwu ochie e dere n'afọ 2001 degharịa ya nke afọị 2018, ọ bụ n'ime nke a ka e bulitere ego ndimmadụ ga na-akwụ.

Ha tinyekwara ihe n'elu oge ha nyere ndị mmadụ iji kwụ ụgwọ a ka ha nweike kpakọta ego ha ga-eji kwụ ụgwọ a.

Akara ntụ-ntụ

Ihe na-ese

Ụgwọ ala Lagos

Ebe foto si, @followlasg

  • Ụgwọ ala Lagos nke bụ 'Land Use Charge n'olu bekee bụ ụgwọ a na-akwụ n'elu ụlọ dị na Lagos.
  • Na ngwụcha ọnwa Ferbụrụwarị, ọnye na-achị Lagos bụ Akinwumi Ambode kwuru na a ga-ewelite ya site na puku naira iri ise rue puku naira nari anọ.
  • Ngalaba dị ịcheịche ekwupụtala okwu mmegide mwelite a na-akwado ị me.
  • Ndị mmadụ na-ewekwa iwe maka otu ụlọ ọrụ 'Alphabeta' e tinyere aha ha n'akwụkwọ iwu a maka ị nakọta ego ụgwọ ala a.
  • Nke a ga-ebute ị tinyeso ego n'elu ụgwọụlọ ndị mmadụ.
Akara ntụ-ntụ

Lee ihe ọtụtụ mmadụ na-ekwu n'elu igwe okwu:

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Ka akụkọ na-apụta, Gọvanọ na-achị Lagos steeti kwuru na ọ dị njikere ị nwe mkparịta ụka ka ndị mmadụ nweike kwuo uche ha.