Rangers International F.C.: 'Adị m naanị afọ 26 mgbe m duuru Rangers bute iko Federation ha ebubeghi kamgbe 1984' -Amobi Ezeaku

Aha onyonyo, Amobi Ezeaku

Amobi Ezeaku bụ onye nchịkọta otu egwu bọọlụ Rangers dị naanị afọ 26 oge ọ malitere ọrụ a.

A kpọrọ ya oge Rangers malitere inwe nsogbu ka o nye aka mana ụfọdụ mmadụ chere na ọ ga-aghị emeli ihe dị na ya maka afọ ole ọ dị.

Mana ọ gara n'ihu bulatara ha iko dị icheiche n'afọ ise ya na ha nọrọ.

Kirie etu o siri mee nke a.