'Ebube Agu' ọ ga-ebute mgbanwe ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ?

Aha onyonyo, Ebube Agu: Lee ajọ ọnọdụ nchekwa butere nhibe otu nchekwa ahụ

Kedụ etu e si malite njem jedebere na nhibe otu nchekwa ebube agu?

Ọ bụ oke mwakpo na-arị ibe ya elu ọ kachasị mwakpo ụlọ ọrụ ndị uweojii.

Lee ihe BBC Igbo chọpụtara mere n'ezie:

Akụkọ nchekwa ala Igbo ọzọ ga-amasị gị: