Peter Obi's Economic Model: Ndị katọrọ atụmatụ Obi maka China amakụọla ya ugbua?

Ebe foto si, AFP
Aka chịburu Anambara Steeti bụ Peter Obi bụ okwu a kpụ n'ọnụ na soshal midia 'Twitter' n'ụbọchị Tuuzde.
Nke a bụ n'ihi atụmatụ gọọmentị etiti wepụtara nke kwuru na ha ga-agbali iwulite akụnaụba Naịjiria dịka nke mba Chaịna.
Okwu a mere ka ọtụtụ mmadụ cheta ihe Obi kwuru ọge a na-akwado maka ntuliaka nke onyeisiala e mere n'ọnwa Febrụwarị afọ 2019.
Obi na Abubakar Atiku so zọọ ọkwa onyeisiala na osote onyeisiala n'aha otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Peoples Democratic Party'.
N'oge ahụ, Obi kwuru na ya Atiku ga-eme ka akụnaụba Naịjiria dị ka nke mba Chaịna ma ọ bụrụ na ha merie.
Ebe ọbụla ọ gara ikwu okwu n'oge ahụ, Obi na-eji mba Chaịna eme ihe ọmụmaatụ.
Nke a mere ka ụfọdụ ọtụmadị ndị otu APC gụnyere onyeisioche ha bụ Adams Oshiomole malite ịkpọ Obi 'Maazị Chaịna.'
Ụfọdụ ha na-ekwu na Obi kwesịrị ikwu ihe gbasara Naịjiria hapụ Chaịna.
Mana dịka gọọmentị Muhammadu Buhari malitere ikwu okwu gbasara Chaịna ugbua, ndị mmadu na-ekwuzi na ihe Peter Obi kwuru mgbe gara aga bụ eziokwu.
Mịnịsta na-ahụ maka ego bụ Zainab Ahmed gwara ndị ntaakụkọ ụbọchị Mọnde na gọọmentị ga-ehibe ihe Bekee kpọrọ 'Special Economic Zones' na mpaghara isii nke Naịjiria dịka ọ dị na mba Chaịna.
Lee ụfọdụ ihe ha kwugasịrị:
@firstladyship nakwa @mydeji247 kọwapụtara
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2

End of X post, 3

End of X post, 4
Mana @otamssweet kwuru na ihe Zainab Ahmed kwuru dị iche na ihe Peter Obi kwuru.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
Ihe nkiri ga-amasị gị: