Mr Raw: Ihe mere m jiri eji Igbo eme 'rap'

Aha onyonyo, Mr Raw: Ihe mere m jiri e ji Igbo eme 'rap'

Na mkparịtaụka a otiegwu bụ Okechukwu Ukeje a mama dịka Mr Raw kọwara ka ije ya n’iti egwu siri bido.

Lee ya n’ihe nkiri a:

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Chris Sanctus Okereke