Phyno: Ihe ise ị kwesịrị ime iji bụrụ ezi otiegwu

Aha onyonyo, Ihe ise ị kwesiri ịme tupụ ị bu ezigbo otiegwu - Phyno

Nke a na-esokwa mkparịtaụka anyị na Phyno nwere.

N'ime onyonyo a, Phyno na-enye onye ọbụla chọrọ ịtị egwu ndụmọdụ ga-edu ha ọfụma ọfụma.

Lee ya ebe a.