Chizobia Rudeboy: Ihe mere m jiri ti egwu a - Paul Okoye

Aha nkeananụānụ, Chizobia Rudeboy: Ihe mere m jiri ti egwu a - Paul Okoye

Paul Okoye bụ onye ama ama dịka Rudeboy agwaala BBC Igbo na egwu ya ọhụrụ ọ kpọrọ ''Chizoba'' bụ egwu na-ewu nke ukwu ugbua bụ egwu o meputara ka mgbe afọ iri garaaga.

N'ime egwu a Rudeboy na-arịọ Chukwu ka udo laghachị azụ.

Ọ gwara BBC Igbo na ọ bụghị maka ihe mere n'etiti ya na ejima ya bụ Peter dika ọtụtụ mmadụ siri eche ugbua.

Gee ihe ukwuru n'uju.