Nigeria Elections 2019: A chọghị m ka ụmụ Naịjirịa tọ n'ụbiam
Dika ntuliaka nke 2019 na-abịa n'ike n'ike, Oby Ezekwesili bụ otu onye so azọ oche onyeisiala na pati ACPN ekwuola na ụmụ Naịjirịa kwenyere n'ihe ọ ga-emeli ma ọ bụrụ onyeisiala, ma na-ekwe nkwa na ọ ga-
eme ka ụbiam bụrụ akụkọ ochie na Naịjirịa.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: