Alex Otti: Ihe mere na Ndigbo anaghị etinye ego n'imepe ala Igbo
Na mkparịtaụka ha ya BBC Igbo nwere, Alex Otti bụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ Abịa steeti n'aha otu APGA kwuru na nsogbu nchekwa mere na ọtụtụ ndị ojiegoachụego anaghị etinye aka n'iwulite ọwụwa anyanwụ.
Gee ihe o kwuru n'uju:
Akụkọ ga-amasị gị: