Ndigbo achọrọ referandum, nhazigharị ka ọ bụ ọkwa onyeisiala?

Aha onyonyo, Ihe Ndigbo chọrọ

N'ajụjụọnụ BBC jụrụ Ndigbo banyere ihe ha chọrọ n'aka Naijiria, ụfọdụ kwuru na ha chọrọ nhazigharị Naijiria na mpaghara nke a kpọrọ 'restructuring'.

Ufọdụ chọrọ ọkwa onyeisiala, ebe ụfọdụ chọrọ referandum.

Lee ihe ha kwuru na ihe nkiri a:

Akụkọ ga-amasị gị: