Lee mkpamkpa mbuze na-akpa na Nanka dị n'Anambara steeti

Aha onyonyo, Mbuze achụpụla ndị mmadụ n’ụlọ ha na Nanka

Na agbanyeghị nkwa kwuru nkwa gọọmenti kwere ịgbatara ha ọsọ enyemaka, ihe dị ka ọ dị n'obodo Nanka dị n'Anambara steeti kemgbe afọ ole na ole gara aga.

Ha tetera n'ụra wee hụ na mbuze anarala ọtụtụ mmadụ ụlọ ha n'ala ha, ma meekwa ka ha na-akwụ ụgwọ ụlọ n'obodo ha.

BBC Igbo gara ebe ahụ were wetaranụ gị akụkọ a.

Akụkọ ga-amasị gị: