Etu Ejima m si nwụọ ọnwu ike na Malaysia - Peter Esemene
Mgbe Paul Agiliga Esemene hapụrụ ụlọ ya na Vince Hill Condominium na Kuala Lumpur, isi obodo Malaysia n'ụbọchị 28 ọnwa Ọgọstụ, ọ maghị na ọnwụ ga-echere ya na nlọta.
Mana nwaamadị a lọtara ụlọ ma zute ọnwụ ike.