Africa-China Cooperation: Ụmụ Naịjirịa achịpụtala Buhari ụkwụ n'ama

Ọgbakọ ndị Naịjirịa na China

Ebe foto si, @Mbuhari/ Twitter

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Ụmụ Naịjirịa agala n'elu soshal midia ikwupụta ebumnobi ha nye onyeisiala Muhammadu Buhari maka ego o bitere na mba China dịka o mere njem gaa ebe ahụ n'izuụka a.

Buhari gara China maka ọgbakọ mmekọrita China na mpaghara Afrịka nke a kpọrọ 2018 China Beijing Summit of the Forum on Africa-China Cooperation na Bekee.

Buhari bitere ego ruru nde dọla 328 n'aka ndị China mana ụmụ Naịjirịa anabataghị ya.

N'elu Twitter, ha mapụtara n'ike na ebube na-agwa Buhari etu ọ dị ha n'obi.

Idama mere mgbakọ na mwepụ banyere ya bụ ego ma kwuo na ihe ọ pụtara bụ na ndị Naịjirịa niile ji China ụgwọ puku naịra iri na ise (15,000) na otu na otu.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

N'akụkụ nke ya, Olanrewaju Olumoh kwuru na ụgwọ Naịjirịa ji akarịala akarị gụnyere ego nke a o bitere ọhụrụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Abrahama MUFC na-ajụ etu Naịjirịa ga-esi kwughachi ego niile ha na-ebite China ka China ghara ịbịa were ala Naịjirịa na nkwughachi.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Darius kwuru na ntọala a Buhari tọrọ abụghị nke ọma ya ebe Crowned Emmanuel na-ekpe ekpere ka Buhari nọrọ ndụ ka a kwụsịa ụgwọ niile a.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Mana Mayowa Adeleye na-ajụ ka a kọwara ya etu gọomenti Buhari bụ ndị kwekọrịtara ka e kee ego Abacha zuru bụ nde dọla 322 mechara gaa bite nde dọla 328 na China.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Ụfọdụ kwadoro ihe Buhari mere

Agbanyeghị nkatọ niile ahụ, ụfọdụ na-ekwukwa na ihe onyeisiala mere bụ maka ọdịmma obodo.

Comrade Abubakar kwuru na ego ndị China dị ọnụala ịkwụghachi, ma kwuo ka Naịjirịa gaa n'ihu bite iji kwalite obodo.

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 8

Skip X post, 9

End of X post, 9

N'akụkụ nke ya, Yaqoob Qaseem kwuru na ọ ga-abụ ezi njehie ma ụmụ Naịjirịa wepụ Buhari na ntuliaka 2019 maka na ya nwere ntụkwasị obi ebe ọ nụ.

Skip X post, 10
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 10

Onyeisiala Buhari kwuru na ego ahụ e bitere China bụ iji kwalite ngalaba teknụzụ Naịjirịa.

Mana egwu na-atụ ụmụ Naịjirịa na ọ bụrụ na a kwụghachighị ego ahụ, China ga-abịa were ọtụtụ akụnaụba Naịjirịa dịka nke ha etu ha si eme na Zambia ugbua.

Kama onyeisiala agwala ha nwee olileanya na ntụkwasịobi na azụmahịa ha ji ego ahụ eme ga ebido ritewe elele.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: